DOWNLOAD IRO BY THE CAVEMEN - MP3, MP4 & LYRICS

Iro Lyrics

Iro eh iro eh
Iro eh Iro a joo ka
Obu onye Ma ka esi
I fo ge bu

Obu onye ma ka esi
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Obu onye Ma kwa esi
I fo ge bu
Obu onye ma kwa si

Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu

Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye

Iro eh
Obu onye ma kwa eso iro iro
Obu onye Ma kwa esi
I fo ge bu
Obu onye Ma kwa esi

Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu

Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye

Obu onye Ma kwa esi I fo ge bu
La la la la la lalaaaaaa